Ọsọ Maratọn bụ njirimara egwuregwu Olimpik site taa rụọ mgbe ebidoro ya n'afọ 1896.Ọsọ nke kilomita 42.2 bụ nke eji amara onye nwere ume ma sie ike. Ọ na-efu ndị na-agba ọsọ ike dị egwu. Mana sị ka ajụọ, ike ole ka ọsọ a na-eri ha? Dịka oge a bụ oge agbara ọhụrụ egwuregwu-sayensi na nri, kedụ nrị na-enye ndị okaibe a ike? Ka otu nwoke na nwaanyị sị mba Kenya bụ ndị okaibe n'ọsọ Maratọn bụ Eliud Kipochoge na Brigid Kosgei kọwara anyị maka nkea . Anyị gara ga hụ ha dịka ha na-akwado egwuregwu Olimpik nke Tokyo ma nyochapụtakwa ihe ha na-eri.
Banye n'ime akụkọ a, pịa aka na mkpụru okwu ndị egosipụtara ka ị mata nrị na-enye Brigid na Eliud ike ha ji agbcha ọsọ ha ka ọkaibe.
Dịka Maratọn na-eme ka ụsụsụ pụọ mmadụ n'ahụ, ka anyị bido na ihe ọṅụṅụ.Dịka e ji Tii mara Kenya, ọ bụ ya bụ ihe ọṅụṅụ ha kacha aṅụ. Itinye suga na tii na-enye ndị ọsọ ike ha kwesịrị iji bido ọsọ ha.
na-atọ ụtọ sọ na ihe ọṅụṅụ kacha amasị ndị na-agba ọso Maratọn.Nyocha gosiri na Tii so na otu ụzọ n'ụzo ise bụ nrị kacha amasị ndị na-agba ọsọ Maratọn.
Ọ bụ ihe dị egwu dịka ụfọdụ ndi a na-agba ọso na-aṅụ tii karịa mmiri. Ngwa! ka anyị jiri iko ise bido ọsọ maratọn a. Iko ise a nwere 450 kcal n'ime ya.
Ngaji tii suga iri na ise buru ibu, kama orughị ihe a na-achọ
O ruola mgbe ndị ọsọ a ga-eri ezigbo nri
Ugali dị kwa ezigbo mma, bụ nrị a na-erikarị na mpaghara ọdịda anyanwụ Afrịka. Ọ bụ nrị ọka a na-agwọ agwọ.
Na-agbanyeghị na ọ bụ nrị mmadụ niile na-eri, ọ bụ ya bụ nrị so enye ndị ọsọ a ike dịka ọ ya bụ okara n'ime ọkara nrị na-enye ha ike.
Kama n'obodo Tokyo, ha ga-achọ nrị ọzọ yiwere Ugali. Brigid kwuru sị: 'Mba ndị ọzọ enweghị Ugali dịka anyị nwere na Kenya. Anyị nwereike iri osikapa, anụ okụkọ,Supageti maọbụ azụ n'ebe ahụ.
Kama ka anyị tinye uche na nrị bụ isi akụkọ, otu efere agaghị ezu ka anyị tinye atọ
Ugali dị mma kama anyị erubeghị udiri ike ndị na-agba ọsọ Maratọn kwesiri ịnweta
Kama nrị agwọrọagwọ anaghị ezu cha, ka anyị chọta nrị ọzọ anyị ga-etinye
Anụ na-enyere aka n'ezie, kama anyị ka na ebido njem a
Na-agbanyeghị na anụ ehi na-enye Protin, ọtụtụ ndị ọsọ Maratọn Kenya na-enweta Protin ha site na mmiri ara ehi na agwa. Ya mere, anyị ga-etinye ha n'ime nrị ndị anyị na-atule.
Mmiri ara ehi so na otu n'ime ngwa nrị eji eme bụ tee mba Kenya na-atọ ụtọ ma na-acha ọcha nke eji jinja na akụrụngwa nrị ndị ọzọ eme. Ọ na-enye ike ruru 320 kcal.
Eliud nwekwara nrị ọzọ na-amasị ya: "Mursik! nke a bụ ihe ọṅụṅụ eji mmiri ara ehi eme. Ọ dị ezigbo mkpa maka ndị egwuregwu n'ihi na ị ṅụọ ya, ọ na-eme ka nri datuo n'afọ nke ọma", dịka o siri kwuo
otu efere agwa kidini na ugali na-agakọ nke ọma, ọ na-agbakwanye ọgụgụ ike 120 kcal n'ime otu efere. Ọ ka fọtụkwara! ngwa ka anyị webata ji bekee.
Ndị ọkaibe n'ịgba ọsọ na-eri ọtụtụ osikapa, ji bekee na achịchị. Nke na-eru ọkara ọkara Kalori na otu ụzọ n'ime ụzo atọ bụ nrị na-enye ha ike bụ nrị kwamgbe kwamgbe.Ọ bụ nrị ndịa na-nye ndị ọso a ike ha ji agba ọso .
Ugbu a ka anyị mara ebe efere osikapa abụọ na otu efere ji Bekee ga-eduru anyị.
Nke a, ọ ga-nye ụmu nwaanyị na-agba ọso tere ike? Eee!
O riri Brigid 1,666 kalori bụ ihe o jiri merie asompị ọsọ Maratọn nke obodo Chicago n'afọ 2019.
Etu a ga-asị ghọta ya : Ike nwaanyị nkịtị kwesiri izuru nwaanyị otu ụbọchị ka ọ ji gbaa ọsọ n'ime awa abụọ na nkeji iri na anọ
Ugbu a ka anyị lọghachi na Eliud Kipchoge. Ọ ji obere kara Brigid agba ọsọ ma dịka arụ karịa ya, nke a pụtara na ike ọkwesiri iji gbaa ọsọ gbaruo ya n'isi ga-akarị nke Brigid.
Ngwa, ka anyị jaa ya ike ma mee were akwa eyere eye, kabeji na akwụkwọ nrị ndị ọzo chọọ ọsọ ya mma
Anyị tinye akwa abụọ na akwụkwọ nri di iche iche, anyị etinyela 260kcal ọzọ n'ike Eliud.
Ngwa nri kacha mkpa bụ akwụkwọ ha na-azụta n'ogbe ha, nke gụnyere agwọkọrọ ya na Seji na ngwa nrị ndị ọzọ
E nwekwara nke yiri Kale. Kale juru na ọwụwa anyanwụ Afrịka
"Anyị anaghị azụ akwụkwọ nri n'ahịa sụpamaket. ihe anyị na-akụkarị ebe a bụ Kabaeji na Spịnachị.Maka na ala anyị dị mma, anyị anaghị eji kemịkal". Brigid gwara BBC.
Anyị eruwala! ka anyị were ọbere nrị ruo ngwụcha ọsọ anyị.
Dịka mmadụ niile, ndị ọkaibe n'ịgba ọsọ maratọn na-eritụkwa obere nri. Nke kacha amasị ndị mmadụ bụ mkpụrụ osisi.
Brigid kwuru sị" Ọ bụrụ maka mụ, mkpụrụ osisi dị iche iche na-amasị m". O kwukwara sị " Taa nwereike ị bụ unere, echi anyụ bekee, ụbọchị nke ọzọ nwereike ịbụ oroma, nke ọzọ Mangolo.
Brigid kwuputara na mmanya na-atọ bịrịbịrị na-amasị ya
Kama ugbu a, ka anyị tinye uche na ihe gbasara ahụike. Ka anyị tulee unere nke nwereike ịnye 100kcal
Mkpu ejula n'ama egwuregwu! Anyị eruola ọgụgụ 2,322 Kcal bụ ike Eliud jiri gbachaa ọsọ ya ma bụrụ onye mbụ ji oge ahụ gbachaa ọsọ maratọn n'ụwa niile n'afọ 2018.
Ọ bụ ihe ịtụanya na ihe ike nwoke ji eme ihe otu ụbọchị nke bụ 2,500kcal ka Eliud jiri gbaa ọsọ awa abụọ, otu nkeji na timkomtimkom iri atọ na itolu.
Lee anya n'ihe a ka ị ghọta etu o si enweta nri na-enye ya ike
Eliud Kipchoge na Brigid Kosgei ga-eso n'asọmpị kachasị bụ Olimpik Tokyo 2020
Ndị si mpaghara ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ndị na-emeri karị na ọsọ maratọn nke Olimpik.Etu ahụ ha dị, na ime njikere ịgba ọsọ nke ha na-eme na Rift Valley, ebe dị elu ma jụọ oyi ma gụnye kwa nrị ha na-eri na eme ka ha bụrụ ọkaibe.
Díka Eluid siri gwa anyị, nrị zuruoke dị oke mkpa: "Egwuregwu a díka onye na-arụ ọrụ n'ụlọọrụ na-arụ ụlọ: ị na-eji aka gị agwọkọ Simentị na ihe ndị ọzọ. Ihe m chọrọ ịkwu bụ sị," Ihe ị na-eri dị oke mkpa gbasara nrị na-enye ike".
N'ụwa ugbu a ebe nrị ndị na-eme ihe egwuregwu dị oke mkpa, ọ dị mkpa ka ndị mmadụ cheta na ọ bụ nrị a na-agbanweghị, nrị ọnatarachi. Hapụ Okwu!

Anyị na-amata ike ole nrị na-enye sịte n'atụmatụ mgbakọ na mwepụ a na-akpọ Metabolic Equivalent of Task (MET). Onye nọ ala nwereike imefu otu MET, ebe ihe dịka ịgba ọsọ maratọn ga-eru ihe dịka 19.8 MET. A chọrọ ịmata ike ole ndị egwuregwu na-emefu, anyị ga-eji MET mụbawaa arụ ole onye na-eme egwuregwu ya na awa ole ọ were onye ahụ. Maka mmeri Eluid Kipchoge na ihe o riri ya , anyị ga-eji 19.8 amụbawa MET ma were ihe ọ na-anyị n'arụ bụ 58kg ya na awa ojiri gbaa ya bụ ọsọ nke bụ 2.02. Nke a ga-enye anyị 19.8*58*2.02=2,320 kcal Iji mata ike ole dị na nri na ihe ọṅụṅụ, anyị ji ngalaba ihe dị na nrị ndị mba Kenya nke afọ 2018 mee ya. Anyị gbakọrọ mpụtara ya n'iri n'iri.
Ndị edemede Tural Ahmedzade, Leoni Robertson, Johannes Dell na Robert Belo Rovella. Ndị nọ n'ezi bụ Muhoni Muchiri, Gloria Achieng na Njoroge Muigai. Ndị Dizịnị bụ Seam Willmott, Olaniyi Adebimpe na Maryam Nikan. Ndị Teknụzụ bụ Marcos Gurgel, Shilpa Saraf na Sally Morales. Ekele na a gara Dr Justin Roberts, nke na-ahụị maka ahụike na nrị na Mahadum Angelia Ruskin.